Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 12:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 E mesịa, Ebram kwaliri, na-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche iche ka ọ na-aga Negeb.+

  • Jenesis 20:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ebreham wee si n’ebe ahụ+ kwaga n’ala Negeb wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ,+ biri dị ka ọbịa na Gira.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 13:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Mgbe ha gbagoro wee banye n’ime Negeb,+ ha bịarutere Hibrọn.+ Ahaịman, Shishaị na Talmaị,+ bụ́ ụmụ Enak,+ bi n’ebe ahụ. Ma, Hibrọn+ anọwo afọ asaa e wuru ya tupu e wuo Zoan+ nke Ijipt.

  • Ndị Ikpe 1:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 E mesịa, ụmụ Juda gara buso ndị Kenan agha, bụ́ ndị bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu na ndị bi na Negeb+ na ndị bi na Shefila.+

  • 2 Samuel 24:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ha wee bịarute n’ebe e wusiri ike nke dị na Taya+ nakwa n’obodo niile nke ndị Haịvaịt+ nakwa nke ndị Kenan wee rute ebe ha ga-ejedebe na Negeb+ nke Juda, na Bia-shiba.+

  • Obedaya 19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ha ga-enwetakwa Negeb, ọbụna ógbè Isọ+ bụ́ ugwu ugwu, nwetakwa Shefila na ala ndị Filistia.+ Ha ga-enweta ala Ifrem,+ nwetakwa ala Sameria;+ Benjamin ga-enwetakwa Gilied.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya