Aịzaya 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ga-efedata n’ubu ndị Filistia n’ebe ọdịda anyanwụ;+ ha ga-agbakọ aka bukọrọ ihe ụmụ Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+ Ha ga-esetị aka ha megide Idọm na Moab.+ Ụmụ Amọn ga-abụkwa ndị ha na-achị.+ Emọs 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka ha wee weghara ihe fọdụrụ n’Idọm,+ tinyere mba niile a kpọkwasịrị aha m,’+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye na-eme ihe a.
14 Ha ga-efedata n’ubu ndị Filistia n’ebe ọdịda anyanwụ;+ ha ga-agbakọ aka bukọrọ ihe ụmụ Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+ Ha ga-esetị aka ha megide Idọm na Moab.+ Ụmụ Amọn ga-abụkwa ndị ha na-achị.+
12 ka ha wee weghara ihe fọdụrụ n’Idọm,+ tinyere mba niile a kpọkwasịrị aha m,’+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye na-eme ihe a.