Aịzaya 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+ Emọs 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka ha wee weghara ihe fọdụrụ n’Idọm,+ tinyere mba niile a kpọkwasịrị aha m,’+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye na-eme ihe a. Obedaya 18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ, ụlọ Josef aghọọkwa ire ọkụ,+ ụlọ Isọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka;+ ha ga-esunye ha ọkụ wee laa ha n’iyi. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Isọ+ ga-alanahụnụ; n’ihi na Jehova ekwuwo ya.
10 N’ihi na aka Jehova ga-adị n’ugwu a.+ A ga-azọdakwa Moab n’ebe ọ dị,+ dị ka ebe a zọdara ikpo okporo ọka n’ebe a na-awụfu nsị anụ.+
12 ka ha wee weghara ihe fọdụrụ n’Idọm,+ tinyere mba niile a kpọkwasịrị aha m,’+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye na-eme ihe a.
18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ, ụlọ Josef aghọọkwa ire ọkụ,+ ụlọ Isọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka;+ ha ga-esunye ha ọkụ wee laa ha n’iyi. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Isọ+ ga-alanahụnụ; n’ihi na Jehova ekwuwo ya.