18 Dị nnọọ ka ọ dị mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị dị ya nso,”+ ka Jehova kwuru, “ọ dịghị onye ga-ebi n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa nwa nke mmadụ ga-ebi na ya dị ka ọbịa.+
15 Dị nnọọ ka ị ṅụrịrị ọṅụ maka ihe nketa nke ụlọ Izrel n’ihi na e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu, m ga-eme gị otu ihe ahụ.+ Ị ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu, gị ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu, ọbụna Idọm dum, ha dum;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+