Ezikiel 35:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ala Sia bụ́ ugwu ugwu, ya bụ, Ịdọm niile,+ m ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị otú e mere ka ala ndị Izrel tọgbọrọ nkịtị, ebe ọ bụ na ị chịrị ya ọchị.+ Ị ga-atọgbọrọ chakoo. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”
15 Ala Sia bụ́ ugwu ugwu, ya bụ, Ịdọm niile,+ m ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị otú e mere ka ala ndị Izrel tọgbọrọ nkịtị, ebe ọ bụ na ị chịrị ya ọchị.+ Ị ga-atọgbọrọ chakoo. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”