Ezikiel 35:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Dị nnọọ ka ị ṅụrịrị ọṅụ maka ihe nketa nke ụlọ Izrel n’ihi na e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu, m ga-eme gị otu ihe ahụ.+ Ị ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu, gị ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu, ọbụna Idọm dum, ha dum;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+
15 Dị nnọọ ka ị ṅụrịrị ọṅụ maka ihe nketa nke ụlọ Izrel n’ihi na e mere ka ọ tọgbọrọ n’efu, m ga-eme gị otu ihe ahụ.+ Ị ga-abụ ebe tọgbọrọ n’efu, gị ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu, ọbụna Idọm dum, ha dum;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+