Ilu 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye na-akwa onye dara ogbenye emo akọchawo Onye kere ya.+ Onye na-aṅụrị ọṅụ n’ọdachi onye ọzọ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+ Abụ Ákwá 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwee obi ụtọ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ gị ada bụ́ Idọm,+ nke dị n’ala Ọz.+A ga-enyekwa gị iko ahụ.+ Mmanya ga na-egbu gị, ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+ Obedaya 12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha. Obedaya 15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ụbọchị+ Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso. Otú i si mee ya ka a ga-eme gị.+ Ụdị mmeso i mesoro ya ga-alọghachi n’isi gị.+
5 Onye na-akwa onye dara ogbenye emo akọchawo Onye kere ya.+ Onye na-aṅụrị ọṅụ n’ọdachi onye ọzọ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+
21 Nwee obi ụtọ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ gị ada bụ́ Idọm,+ nke dị n’ala Ọz.+A ga-enyekwa gị iko ahụ.+ Mmanya ga na-egbu gị, ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+
12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha.
15 N’ihi na ụbọchị+ Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso. Otú i si mee ya ka a ga-eme gị.+ Ụdị mmeso i mesoro ya ga-alọghachi n’isi gị.+