Jeremaya 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, bụ́ oké ifufe nke na-efesi ike, abịawo.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a na-egosi na ọ bụ ezi omume n’ebe Chineke nọ iji mkpagbu kwụọ ndị na-akpagbu unu ụgwọ.+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
23 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, bụ́ oké ifufe nke na-efesi ike, abịawo.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.