Ilu 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 n’aka ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ime ihe ọjọọ,+ ndị na-enwe aṅụrị n’ihe arụ nke bụ́ ihe ọjọọ;+ 1 Ndị Kọrịnt 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị aṅụrị ọnụ n’ihi ajọ omume,+ kama ọ na-eso eziokwu aṅụrị ọṅụ.+