Abụ Ọma 50:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ọ bụla ị hụrụ onye ohi, ihe ya na-amasị gị;+Ọ bụkwa ndị na-akwa iko ka gị na ha na-emekọ ihe.+ Hosia 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ji ihe ọjọọ ha na-eme ka eze ṅụrịa, ha jikwa aghụghọ ha na-eme ka ndị isi ṅụrịa ọṅụ.+ Luk 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee ṅụrịa ọṅụ ma kweta inye ya ego ọlaọcha.+ Ndị Rom 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha.
18 Mgbe ọ bụla ị hụrụ onye ohi, ihe ya na-amasị gị;+Ọ bụkwa ndị na-akwa iko ka gị na ha na-emekọ ihe.+
32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha.