Aịzaya 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ndị na-akpọ onye ajọ omume onye ezi omume n’ihi iri ngarị,+ ndị na-anapụ onye ezi omume ọbụna ezi omume ya!+ Ndị Rom 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha. Ndị Rom 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 otú ọ dị, gị onye na-akụziri onye ọzọ ihe, ị́ dịghị akụziri onwe gị?+ Gị onye na-ekwusa “Ezula ohi,”+ ị̀ na-ezu ohi?+
23 ndị na-akpọ onye ajọ omume onye ezi omume n’ihi iri ngarị,+ ndị na-anapụ onye ezi omume ọbụna ezi omume ya!+
32 Ọ bụ ezie na ndị a maara iwu ezi omume nke Chineke nke ọma,+ na ndị na-eme ihe ndị dị otú a kwesịrị ọnwụ,+ ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kamakwa ha na-ekwenyere+ ndị na-eme ha.
21 otú ọ dị, gị onye na-akụziri onye ọzọ ihe, ị́ dịghị akụziri onwe gị?+ Gị onye na-ekwusa “Ezula ohi,”+ ị̀ na-ezu ohi?+