Jeremaya 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma mụ onwe m ga-agba Isọ ọtọ.+ M ga-ekpughe ebe nzuzo ya niile,+ ọ dịghịkwa onye ga-enwe ike izo.+ A ga-ebukọrọ ihe ụmụ ya na ihe ụmụnne ya na ihe ndị agbata obi ya,+ ọ gakwaghị anọ.+
10 Ma mụ onwe m ga-agba Isọ ọtọ.+ M ga-ekpughe ebe nzuzo ya niile,+ ọ dịghịkwa onye ga-enwe ike izo.+ A ga-ebukọrọ ihe ụmụ ya na ihe ụmụnne ya na ihe ndị agbata obi ya,+ ọ gakwaghị anọ.+