Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Obedaya 12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha.
7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha.