Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 19:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 O wee gaa n’ihu ịkwatu obodo ndị a, ọbụna Ógbè Jọdan dum, laakwa ndị niile bi n’obodo ndị ahụ na ihe a kụrụ n’ala n’iyi.+

  • Diuterọnọmi 29:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+

  • Jeremaya 50:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 “Dị nnọọ ka ọ dị mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra+ na obodo ndị dị ya nso,”+ ka Jehova kwuru, “ọ dịghị onye ga-ebi n’ebe ahụ, ọ dịghị nwa nke mmadụ ga-ebi na ya dị ka ọbịa.+

  • Emọs 4:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.

  • Zefanaya 2:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, “Moab ga-adị nnọọ ka Sọdọm,+ ụmụ Amọn+ ga-adịkwa ka Gọmọra, bụ́ ebe ahịhịa akụwa jupụtara, ọ ga-adịkwa ka olulu nnu, bụrụkwa ebe tọgbọ n’efu, ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị fọdụrụ ná ndị m ga-akwakọrọ ihe dị na ha, ihe fọdụrụ n’ime mba nke m ga-ebichi ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya