Zekaraya 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi+ Jehova wee sị Setan: “Ka Jehova baara gị mba,+ Setan, ee, ka Jehova, bụ́ onye họọrọ Jeruselem,+ baara gị mba! Onye a ọ́ bụghị nkụ a lọpụtara n’ọkụ?”+ Jud 23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na-azọpụtanụ ha+ site n’ịdọpụta ha n’ọkụ.+ Ma na-emerenụ ndị ọzọ ebere, jirinụ egwu na-eme otú ahụ. Kpọọkwanụ uwe ime nke anụ ahụ́ tetọrọ asị.+
2 Mmụọ ozi+ Jehova wee sị Setan: “Ka Jehova baara gị mba,+ Setan, ee, ka Jehova, bụ́ onye họọrọ Jeruselem,+ baara gị mba! Onye a ọ́ bụghị nkụ a lọpụtara n’ọkụ?”+
23 na-azọpụtanụ ha+ site n’ịdọpụta ha n’ọkụ.+ Ma na-emerenụ ndị ọzọ ebere, jirinụ egwu na-eme otú ahụ. Kpọọkwanụ uwe ime nke anụ ahụ́ tetọrọ asị.+