2 Ihe E Mere 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma m ga-ahọrọ Jeruselem+ ka aha m dịrị na ya, m ga-ahọrọkwa Devid ka ọ bụrụ onyeisi nke ndị m bụ́ Izrel.’+ Zekaraya 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova ga-eweghara ala Juda ka ọ bụrụ òkè ya n’ala dị nsọ,+ ọ ga-ahọrọkwa Jeruselem.+
6 Ma m ga-ahọrọ Jeruselem+ ka aha m dịrị na ya, m ga-ahọrọkwa Devid ka ọ bụrụ onyeisi nke ndị m bụ́ Izrel.’+