Ndị Ikpe 9:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Abimelek busoro obodo ahụ agha ụbọchị ahụ dum wee weghara obodo ahụ; o wee gbuo ndị nọ n’ime ya,+ kwatuo obodo ahụ+ ma wụọ ya nnu.+ Abụ Ọma 107:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Na-emekwa ka ala nke na-eme nri ghọọ ala nnu,+N’ihi ihe ọjọọ nke ndị bi na ya na-eme. Jeremaya 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-adị ka osisi guzo naanị ya na mbara ọzara, ọ gaghị ahụ mgbe ihe ọma bịara;+ kama ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa, n’ala nnu nke ọ na-adịghị onye bi ya.+
45 Abimelek busoro obodo ahụ agha ụbọchị ahụ dum wee weghara obodo ahụ; o wee gbuo ndị nọ n’ime ya,+ kwatuo obodo ahụ+ ma wụọ ya nnu.+
6 Ọ ga-adị ka osisi guzo naanị ya na mbara ọzara, ọ gaghị ahụ mgbe ihe ọma bịara;+ kama ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa, n’ala nnu nke ọ na-adịghị onye bi ya.+