-
Zefanaya 2:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, “Moab ga-adị nnọọ ka Sọdọm,+ ụmụ Amọn+ ga-adịkwa ka Gọmọra, bụ́ ebe ahịhịa akụwa jupụtara, ọ ga-adịkwa ka olulu nnu, bụrụkwa ebe tọgbọ n’efu, ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị fọdụrụ ná ndị m ga-akwakọrọ ihe dị na ha, ihe fọdụrụ n’ime mba nke m ga-ebichi ha.+
-