23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+
6 Ọ ga-adị ka osisi guzo naanị ya na mbara ọzara, ọ gaghị ahụ mgbe ihe ọma bịara;+ kama ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa, n’ala nnu nke ọ na-adịghị onye bi ya.+