Jeremaya 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nwoke ahụ ga-adị ka obodo dị iche iche Jehova kwaturu n’enweghị mwute ọ bụla.+ Ọ ga-anụ mkpu ákwá n’ụtụtụ, nụkwa mkpu agha n’etiti ehihie.+ Emọs 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
16 Nwoke ahụ ga-adị ka obodo dị iche iche Jehova kwaturu n’enweghị mwute ọ bụla.+ Ọ ga-anụ mkpu ákwá n’ụtụtụ, nụkwa mkpu agha n’etiti ehihie.+
11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.