19 Eriri afọ m, eriri afọ m! Obi na-egbusi m mgbu ike.+ Obi m na-agba ghara ghara.+ Apụghị m ịgbachi nkịtị, n’ihi na mkpụrụ obi m anụwo ụda opi, ya bụ, opi agha.+
22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+