Abụ Ọma 38:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ndị na-achọ mkpụrụ obi m na-esi ọnyà,+Ndị na-akpa nkata ka ọdachi dakwasị m ekwuwokwa okwu banyere ahụhụ,+Ha na-atamukwa okwu aghụghọ ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 64:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-ekwu okwu ọjọọ mgbe niile;+Ha na-ekwu okwu isi ọnyà ma zoo ha.+Ha asịwo: “Ònye ga-ahụ ha?”+ Abụ Ọma 140:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.
12 Ma ndị na-achọ mkpụrụ obi m na-esi ọnyà,+Ndị na-akpa nkata ka ọdachi dakwasị m ekwuwokwa okwu banyere ahụhụ,+Ha na-atamukwa okwu aghụghọ ogologo ụbọchị dum.+
5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.