2 Samuel 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ ihe Shimiaị kwuru mgbe ọ na-akpọ ya iyi: “Pụọ ebe a, pụọ ebe a, gị nwoke ikpe ọbara mara+ na onye na-abaghị n’ihe!+ Abụ Ọma 62:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila.
7 Nke a bụ ihe Shimiaị kwuru mgbe ọ na-akpọ ya iyi: “Pụọ ebe a, pụọ ebe a, gị nwoke ikpe ọbara mara+ na onye na-abaghị n’ihe!+
4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila.