Diuterọnọmi 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ‘Ndị ikom na-abaghị n’ihe apụtawo n’etiti unu+ ka ha wee duhie ndị bi n’obodo ha,+ na-asị: “Ka anyị gaa fee chi ọzọ,” ndị unu na-amaghị,’ 1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ 1 Samuel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.” Job 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmadụ ọ̀ ga-asị eze, ‘Ị bụ onye na-abaghị n’ihe’?Sikwa ndị a ma ama, ‘Unu bụ ndị ajọ omume’?+
13 ‘Ndị ikom na-abaghị n’ihe apụtawo n’etiti unu+ ka ha wee duhie ndị bi n’obodo ha,+ na-asị: “Ka anyị gaa fee chi ọzọ,” ndị unu na-amaghị,’
17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”