Taịtọs 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha na-ekwupụta n’ihu ọha na ha maara Chineke,+ ma ha na-agọnahụ ya site n’ọrụ ha,+ n’ihi na ha rụrụ arụ, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị a jụrụ ajụ+ n’ụdị ezi ọrụ ọ bụla. Ndị Hibru 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+
16 Ha na-ekwupụta n’ihu ọha na ha maara Chineke,+ ma ha na-agọnahụ ya site n’ọrụ ha,+ n’ihi na ha rụrụ arụ, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị a jụrụ ajụ+ n’ụdị ezi ọrụ ọ bụla.
12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+