2 Timoti 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ otú ahụ Janis na Jambris+ si guzogide Mozis ka ndị a sikwa na-eguzogide eziokwu.+ Ha bụ ndị uche ha rụrụ arụ kpamkpam,+ ndị a jụrụ ajụ n’ihe banyere okwukwe Ndị Kraịst.+
8 Ọ bụ otú ahụ Janis na Jambris+ si guzogide Mozis ka ndị a sikwa na-eguzogide eziokwu.+ Ha bụ ndị uche ha rụrụ arụ kpamkpam,+ ndị a jụrụ ajụ n’ihe banyere okwukwe Ndị Kraịst.+