28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+
5 oké esemokwu banyere ihe ndị na-abaghị uru, bụ́ nke ndị e merụrụ uche ha emerụ+ na ndị na-amaghị eziokwu+ ahụ na-ese, na-eche na nsọpụrụ Chineke bụ ụzọ isi rite uru.+