Ndị Rom 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmata Chineke nke ọma, Chineke hapụrụ ha ka ha na-eche echiche na-adịghị mma, ka ha na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị.+
28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmata Chineke nke ọma, Chineke hapụrụ ha ka ha na-eche echiche na-adịghị mma, ka ha na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị.+