-
Ndị Galeshia 5:19-21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ọrụ ndị e ji mara anụ ahụ́ doro anya. Ha bụ ịkwa iko,*+ adịghị ọcha, ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,*+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndị kwe na ndị ekweghị, nkewa, inwe òtù, 21 anyaụfụ, ịṅụ oké mmanya,+ oriri oké mkpọtụ, na ihe ndị yiri ha.+ Ana m adọ unu aka ná ntị banyere ihe ndị a otú m dọburu unu aka ná ntị, na ndị na-eme ụdị ihe ndị a agaghị eketa Alaeze Chineke.+
-