Ọrụ Ndịozi 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Elimas onye bụ́ dibịa afa (n’ezie, nke ahụ bụ otú e si asụgharị aha ya) malitere imegide ha,+ na-achọ ime ka onye ahụ na-achị ógbè ahụ ghara inwe okwukwe n’Onyenwe anyị.
8 Ma Elimas onye bụ́ dibịa afa (n’ezie, nke ahụ bụ otú e si asụgharị aha ya) malitere imegide ha,+ na-achọ ime ka onye ahụ na-achị ógbè ahụ ghara inwe okwukwe n’Onyenwe anyị.