3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+
7 Ndị ikom na-enweghị ihe ha na-arụ,+ bụ́ ndị na-abaghị n’ihe,+ wee sonyere ya. N’ikpeazụ, ike ha karịrị nke Rehoboam nwa Sọlọmọn, mgbe Rehoboam+ ka bụ nwata obi na-esighị ike,+ o nweghị ike iguzogide ha.
7 Ngwá ọrụ nke onye arụrụala dị njọ.+ O nyewo ndụmọdụ ka e mee omume rụrụ arụ,+ iji were okwu ụgha bibie ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ọbụna mgbe ogbenye kwuru ihe ziri ezi.