Diuterọnọmi 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ‘Ndị ikom na-abaghị n’ihe apụtawo n’etiti unu+ ka ha wee duhie ndị bi n’obodo ha,+ na-asị: “Ka anyị gaa fee chi ọzọ,” ndị unu na-amaghị,’ 1 Ndị Eze 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+
13 ‘Ndị ikom na-abaghị n’ihe apụtawo n’etiti unu+ ka ha wee duhie ndị bi n’obodo ha,+ na-asị: “Ka anyị gaa fee chi ọzọ,” ndị unu na-amaghị,’
10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+