Ọpụpụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Diuterọnọmi 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+ Ilu 24:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe mgbe ọ na-enweghị ihe o mere.+ I mee otú ahụ, ị ga-adị nzuzu n’ihe i ji egbugbere ọnụ gị na-ekwu.+ Aịzaya 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngwá ọrụ nke onye arụrụala dị njọ.+ O nyewo ndụmọdụ ka e mee omume rụrụ arụ,+ iji were okwu ụgha bibie ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ọbụna mgbe ogbenye kwuru ihe ziri ezi. Ọrụ Ndịozi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha kpọpụtakwara ndị akaebe ụgha,+ bụ́ ndị sịrị: “Nwoke a adịghị akwụsị ikwu okwu megide ebe nsọ a nakwa megide Iwu ahụ.+
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+
28 Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe mgbe ọ na-enweghị ihe o mere.+ I mee otú ahụ, ị ga-adị nzuzu n’ihe i ji egbugbere ọnụ gị na-ekwu.+
7 Ngwá ọrụ nke onye arụrụala dị njọ.+ O nyewo ndụmọdụ ka e mee omume rụrụ arụ,+ iji were okwu ụgha bibie ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ọbụna mgbe ogbenye kwuru ihe ziri ezi.
13 Ha kpọpụtakwara ndị akaebe ụgha,+ bụ́ ndị sịrị: “Nwoke a adịghị akwụsị ikwu okwu megide ebe nsọ a nakwa megide Iwu ahụ.+