Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova. Ndị Galeshia 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndọrọ ndọrọ, nkewa, inwe òtù, Jems 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ bụrụ na unu nwere oké ekworo+ na esemokwu+ n’obi unu, unu adịla na-etu ọnụ+ ma na-agha ụgha megide eziokwu ahụ.+ 3 Jọn 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ọ bụrụ na mụ abịa, m ga-echeta ọrụ ya ndị ọ na-arụ,+ na-ekwu okwu ọjọọ banyere anyị.+ Ihe ndị a ejughịkwa ya afọ, ọ dịghịkwa eji nkwanye ùgwù anabata ụmụnna,+ ọ na-anwakwa igbochi+ ndị na-achọ ịnabata+ ha, na-achụpụkwa+ ha n’ọgbakọ.
16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.
14 Ma ọ bụrụ na unu nwere oké ekworo+ na esemokwu+ n’obi unu, unu adịla na-etu ọnụ+ ma na-agha ụgha megide eziokwu ahụ.+
10 Ya mere, ọ bụrụ na mụ abịa, m ga-echeta ọrụ ya ndị ọ na-arụ,+ na-ekwu okwu ọjọọ banyere anyị.+ Ihe ndị a ejughịkwa ya afọ, ọ dịghịkwa eji nkwanye ùgwù anabata ụmụnna,+ ọ na-anwakwa igbochi+ ndị na-achọ ịnabata+ ha, na-achụpụkwa+ ha n’ọgbakọ.