Abụ Ọma 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+ Ilu 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+ 1 Timoti 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ahụkwa, ndị inyom kwesịrị ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe, ọ bụghị ndị nkwutọ,+ ha kwesịrị ịbụ ndị na-emeru ihe n’ókè,+ ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe niile.+ 2 Timoti 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị achọ inwe nkwekọrịta ọ bụla,+ ndị nkwutọ,+ ndị na-adịghị ejide onwe ha, ndị na-eme ihe ike,+ ndị na-adịghị ahụ ezi ihe n’anya,+ Taịtọs 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ahụkwa, ka ndị agadi nwaanyị+ bụrụ ndị dị nsọ n’omume ha, ghara ịbụ ndị nkwutọ,+ ka ha bụrụ ndị na-adịghị aṅụ oké mmanya, ndị na-akụzi ihe dị mma;
3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+
13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+
11 Otú ahụkwa, ndị inyom kwesịrị ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe, ọ bụghị ndị nkwutọ,+ ha kwesịrị ịbụ ndị na-emeru ihe n’ókè,+ ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe niile.+
3 ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị achọ inwe nkwekọrịta ọ bụla,+ ndị nkwutọ,+ ndị na-adịghị ejide onwe ha, ndị na-eme ihe ike,+ ndị na-adịghị ahụ ezi ihe n’anya,+
3 Otú ahụkwa, ka ndị agadi nwaanyị+ bụrụ ndị dị nsọ n’omume ha, ghara ịbụ ndị nkwutọ,+ ka ha bụrụ ndị na-adịghị aṅụ oké mmanya, ndị na-akụzi ihe dị mma;