Ilu 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+ 1 Timoti 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu.
13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+
13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu.