Ilu 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+ Ilu 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gị na mmadụ ibe gị kpezie okwu,+ ekpughekwala okwu nzuzo onye ọzọ;+ Ilu 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Okwu onye nkwutọ dị ka ihe a ga-elo ọkụ ọkụ, nke na-agbadaru n’ala ala afọ.+
19 Onye na-agagharị dị ka onye nkwutọ na-ekpughe okwu nzuzo;+ gị na onye ọnụ na-akọ ọkọ enwekwala mkpakọrịta ọ bụla.+