Ilu 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Okwu onye nkwutọ dị ka ihe a ga-elo ọkụ ọkụ,+ nke na-agbadaru n’ala ala afọ.+