Ilu 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okwu onye na-ekwutọ mmadụ dị ka nri na-atọ ụtọ.+ A na-elo ya ngwa ngwa, ya abanye n’afọ.+