1 Timoti 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha na-anọkwa nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche. Ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, ha na-agbakwa asịrị, na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwukwa ihe ndị ha na-ekwesịghị ikwu. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:13 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 186/15/2007, p. 20
13 Ha na-anọkwa nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche. Ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, ha na-agbakwa asịrị, na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwukwa ihe ndị ha na-ekwesịghị ikwu.