1 Timoti 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:13 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 186/15/2007, p. 20
13 N’otu mgbe ahụ, ha na-amụtakwa ịnọ nkịtị, na-epiogharị n’ụlọ dị iche iche; ee, ọ bụghị naanị na ha na-anọ nkịtị, kama, ha na-aghọkwa ndị asịrị na ndị na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha,+ na-ekwu okwu banyere ihe ha na-ekwesịghị ikwu.