1 Ndị Eze 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+ Ọrụ Ndịozi 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ahụ, ha kpaliri ndị ikom na nzuzo ka ha kwuo, sị:+ “Anyị nụrụ ka ọ na-ekwulu+ Mozis na Chineke.”
10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+
11 Mgbe ahụ, ha kpaliri ndị ikom na nzuzo ka ha kwuo, sị:+ “Anyị nụrụ ka ọ na-ekwulu+ Mozis na Chineke.”