16 Ya mere, a ghaghị igbu onye kwuluru aha Jehova.+ Nzukọ ahụ dum aghaghị ịtụ ya nkume. A ga-egbu ma onye mbịarambịa ma nwa afọ n’ihi ikwulu aha Chineke.+
33 Ndị Juu zara ya, sị: “Anyị na-atụ gị nkume, ọ bụghị n’ihi ọrụ ọma, kama n’ihi nkwulu,+ ọbụna n’ihi na gị onwe gị na-eme onwe gị chi, ọ bụ ezie na ị bụ mmadụ.”+