Diuterọnọmi 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Jọn 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+
7 Ọ bụ ndị akaebe ahụ ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji tụgbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume;+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge awa na-abịa mgbe onye ọ bụla nke ga-egbu unu ga-eche na ya jeere Chineke ozi dị nsọ.+