Diuterọnọmi 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 kama ị ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji gbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume.+
9 kama ị ga-egburịrị ya.+ Ọ bụ gị ga-ebu ụzọ tụọ ya nkume iji gbuo ya, ndị Izrel niile ga-esokwa gị tụọ ya nkume.+