Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+ Ọrụ Ndịozi 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi. Ọrụ Ndịozi 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O ji mma agha+ gbuo Jems nwanne Jọn.+ Ọrụ Ndịozi 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Site n’inye ha ahụhụ ọtụtụ ugboro n’ụlọ nzukọ+ niile, agbalịrị m ịmanye ha ka ha hapụ okwukwe ha; ebe ọ bụkwa na m na-enwe ọnụma n’ụzọ gabigara ókè megide ha, eruru m n’ókè nke ịkpagbu ha ọbụna n’obodo ndị ọzọ.
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+
8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi.
11 Site n’inye ha ahụhụ ọtụtụ ugboro n’ụlọ nzukọ+ niile, agbalịrị m ịmanye ha ka ha hapụ okwukwe ha; ebe ọ bụkwa na m na-enwe ọnụma n’ụzọ gabigara ókè megide ha, eruru m n’ókè nke ịkpagbu ha ọbụna n’obodo ndị ọzọ.