Matiu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ha kpagburu unu n’otu obodo, gbalaganụ n’obodo ọzọ;+ n’ihi na n’ezie, ana m asị unu, Unu agaghị agazu+ obodo ndị dị n’Izrel ma ọlị ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.+
23 Mgbe ha kpagburu unu n’otu obodo, gbalaganụ n’obodo ọzọ;+ n’ihi na n’ezie, ana m asị unu, Unu agaghị agazu+ obodo ndị dị n’Izrel ma ọlị ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.+