Ọrụ Ndịozi 7:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Mgbe ha tụpụsịkwara ya n’azụ obodo,+ ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe+ ahụ wụsakwara uwe elu ha n’ụkwụ nwa okorobịa a na-akpọ Sọl.+
58 Mgbe ha tụpụsịkwara ya n’azụ obodo,+ ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe+ ahụ wụsakwara uwe elu ha n’ụkwụ nwa okorobịa a na-akpọ Sọl.+