Ọrụ Ndịozi 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi. Ọrụ Ndịozi 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 mgbe a nọkwa na-awụfu ọbara Stivin+ bụ́ onye àmà gị, mụ onwe m guzokwa n’akụkụ na-enye nkwado+ ma na-eche uwe elu nke ndị na-egbu ya nche.’
8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi.
20 mgbe a nọkwa na-awụfu ọbara Stivin+ bụ́ onye àmà gị, mụ onwe m guzokwa n’akụkụ na-enye nkwado+ ma na-eche uwe elu nke ndị na-egbu ya nche.’