Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 22
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ọrụ Ndịozi 22:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:2
  • +Fil 1:7; 1Pi 3:15

Ọrụ Ndịozi 22:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:40

Ọrụ Ndịozi 22:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 26:5; Ro 11:1
  • +Ọrụ 21:39; 23:34
  • +Ọrụ 5:34
  • +Ọrụ 26:5
  • +Ga 1:14; Fil 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1996, p. 26-29

Ọrụ Ndịozi 22:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:3; 9:2; 1Ti 1:13
  • +Ọrụ 26:10

Ọrụ Ndịozi 22:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:23
  • +Ọrụ 9:2

Ọrụ Ndịozi 22:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:3; 26:13

Ọrụ Ndịozi 22:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:4; 26:14

Ọrụ Ndịozi 22:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 18:5; Ọrụ 9:5; 26:15

Ọrụ Ndịozi 22:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 10:7
  • +Ọrụ 9:7

Ọrụ Ndịozi 22:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 3:10; Ọrụ 16:30
  • +Ọrụ 26:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 28

Ọrụ Ndịozi 22:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:8

Ọrụ Ndịozi 22:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 10:22; 1Ti 3:7

Ọrụ Ndịozi 22:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:17

Ọrụ Ndịozi 22:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 3:13; 5:30
  • +Ọrụ 9:15; Ga 1:15
  • +1Kọ 9:1; 15:8
  • +Ọrụ 3:14; Hib 7:26
  • +1Kọ 11:23; Ga 1:12

Ọrụ Ndịozi 22:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:20; 23:11; 26:16

Ọrụ Ndịozi 22:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:18
  • +Aịz 1:16; 1Kọ 6:11; Taị 3:5; Hib 10:22; 1Jn 1:7; Mkp 1:5
  • +Ọrụ 10:43

Ọrụ Ndịozi 22:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:26; Ga 1:18
  • +2Kọ 12:1

Ọrụ Ndịozi 22:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:29

Ọrụ Ndịozi 22:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:17
  • +Ọrụ 8:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 17

Ọrụ Ndịozi 22:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:58
  • +Ọrụ 8:1; 1Ti 1:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2007, p. 17

Ọrụ Ndịozi 22:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15; 13:2; Ro 1:5; 11:13; Ga 2:7; 1Ti 2:7

Ọrụ Ndịozi 22:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:36; 23:14; 25:24

Ọrụ Ndịozi 22:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 16:13

Ọrụ Ndịozi 22:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2001, p. 21-22

    6/15/1990, p. 23

Ọrụ Ndịozi 22:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:37; 23:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2015, p. 12

    12/15/2001, p. 22

Ọrụ Ndịozi 22:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 23:27

Ọrụ Ndịozi 22:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 184

Ọrụ Ndịozi 22:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:38; 25:16

Ọrụ Ndịozi 22:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:17; Lu 21:12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 22:1Ọrụ 7:2
Ọrụ 22:1Fil 1:7; 1Pi 3:15
Ọrụ 22:2Ọrụ 21:40
Ọrụ 22:3Ọrụ 26:5; Ro 11:1
Ọrụ 22:3Ọrụ 21:39; 23:34
Ọrụ 22:3Ọrụ 5:34
Ọrụ 22:3Ọrụ 26:5
Ọrụ 22:3Ga 1:14; Fil 3:6
Ọrụ 22:4Ọrụ 8:3; 9:2; 1Ti 1:13
Ọrụ 22:4Ọrụ 26:10
Ọrụ 22:5Ọrụ 4:23
Ọrụ 22:5Ọrụ 9:2
Ọrụ 22:6Ọrụ 9:3; 26:13
Ọrụ 22:7Ọrụ 9:4; 26:14
Ọrụ 22:8Jn 18:5; Ọrụ 9:5; 26:15
Ọrụ 22:9Da 10:7
Ọrụ 22:9Ọrụ 9:7
Ọrụ 22:10Lu 3:10; Ọrụ 16:30
Ọrụ 22:10Ọrụ 26:16
Ọrụ 22:11Ọrụ 9:8
Ọrụ 22:12Ọrụ 10:22; 1Ti 3:7
Ọrụ 22:13Ọrụ 9:17
Ọrụ 22:14Ọrụ 3:13; 5:30
Ọrụ 22:14Ọrụ 9:15; Ga 1:15
Ọrụ 22:141Kọ 9:1; 15:8
Ọrụ 22:14Ọrụ 3:14; Hib 7:26
Ọrụ 22:141Kọ 11:23; Ga 1:12
Ọrụ 22:15Ọrụ 4:20; 23:11; 26:16
Ọrụ 22:16Ọrụ 9:18
Ọrụ 22:16Aịz 1:16; 1Kọ 6:11; Taị 3:5; Hib 10:22; 1Jn 1:7; Mkp 1:5
Ọrụ 22:16Ọrụ 10:43
Ọrụ 22:17Ọrụ 9:26; Ga 1:18
Ọrụ 22:172Kọ 12:1
Ọrụ 22:18Ọrụ 9:29
Ọrụ 22:19Mt 10:17
Ọrụ 22:19Ọrụ 8:3
Ọrụ 22:20Ọrụ 7:58
Ọrụ 22:20Ọrụ 8:1; 1Ti 1:15
Ọrụ 22:21Ọrụ 9:15; 13:2; Ro 1:5; 11:13; Ga 2:7; 1Ti 2:7
Ọrụ 22:22Ọrụ 21:36; 23:14; 25:24
Ọrụ 22:232Sa 16:13
Ọrụ 22:24Ọrụ 21:34
Ọrụ 22:25Ọrụ 16:37; 23:27
Ọrụ 22:27Ọrụ 23:27
Ọrụ 22:28Ọrụ 16:37
Ọrụ 22:29Ọrụ 16:38; 25:16
Ọrụ 22:30Mt 10:17; Lu 21:12
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
Ọrụ Ndịozi 22:1-30

Ọrụ Ndịozi

22 “Ụmụnna+ m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ ihe m na-ekwu+ n’ihu unu ugbu a iji zara ọnụ m.” 2 (Ma, mgbe ha nụrụ na ọ na-agwa ha okwu n’asụsụ Hibru,+ ha nọọrọ nwayọọ karị, o wee sị:) 3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa. 4 Akpagbukwara m ndị na-eso Ụzọ a ruo n’ókè igbu ha egbu,+ na-eke ma ndị ikom ma ndị inyom agbụ, na-atụbakwa ha n’ụlọ mkpọrọ,+ 5 dị ka nnukwu onye nchụàjà na ìgwè ndị okenye+ dum pụrụ ịgbara m akaebe. Anatakwara m akwụkwọ ozi+ dị iche iche n’aka ha ka m nye ụmụnna nọ na Damaskọs, anọkwa m na-aga ka m kpụta ndị niile nọ n’ebe ahụ n’agbụ bịa Jeruselem ka a taa ha ahụhụ.

6 “Ma ka m nọ na-eme njem na-abịaru Damaskọs nso, n’ihe dị ka n’etiti ehihie, na mberede, ìhè dị ukwuu si n’eluigwe nwuo gburugburu m.+ 7 Adara m n’ala wee nụ ka otu olu na-asị m, ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?’+ 8 Azara m, sị, ‘Ònye ka ị bụ, Onyenwe m?’ O wee gwa m sị, ‘Abụ m Jizọs onye Nazaret, onye ị na-akpagbu.’+ 9 Ma, ndị ikom mụ na ha so+ hụrụ ìhè ahụ n’ezie ma ha anụghị olu onye ahụ na-agwa m okwu.+ 10 Ya mere, m sịrị, ‘Gịnị ka m ga-eme,+ Onyenwe m?’ Onyenwe anyị wee sị m, ‘Bilie, banye na Damaskọs, n’ebe ahụkwa a ga-agwa gị ihe niile a kaworo aka ka i mee.’+ 11 Ma ebe m na-apụghị ịhụ ihe ọ bụla n’ihi ìhè ahụ nke dị ebube, abịarutere m Damaskọs, ọ bụkwa ndị mụ na ha so sekpụ m n’aka.+

12 “Ma Ananayas, nwoke nke na-asọpụrụ Chineke dị ka Iwu ahụ si dị, bụ́ onye ndị Juu niile bi n’ebe ahụ na-akọ akụkọ ọma banyere ya,+ 13 bịakwutere m. O guzoro n’akụkụ m wee sị m, ‘Sọl, nwanna m, hụwa ụzọ!’+ M wee welie anya lee ya n’otu oge awa ahụ. 14 O wee sị, ‘Chineke nke nna nna anyị hà+ ahọrọwo gị+ ka ị bịa mara uche ya, hụ+ Onye ezi omume ahụ,+ nụkwa okwu ọnụ ya,+ 15 n’ihi na ị ga-abụ onye àmà ya nye mmadụ niile banyere ihe ị hụrụ na ihe ị nụrụ.+ 16 Ugbu a kwa, gịnị mere i ji egbu oge? Bilie, ka e mee gị baptizim,+ sachapụkwa+ mmehie gị site n’ịkpọku aha ya.’+

17 “Ma mgbe m laghachiri Jeruselem,+ nọrọ n’ụlọ nsọ na-ekpe ekpere, ahụrụ m ọhụụ,+ 18 m wee hụ Onyenwe anyị ka ọ na-asị m, ‘Mee ngwa, si na Jeruselem pụọ ọsọ ọsọ, n’ihi na ha agaghị ekwere+ àmà ị na-agba banyere m.’ 19 M wee sị, ‘Onyenwe anyị, ha onwe ha maara nke ọma na m na-atụbu ndị kwere na gị+ mkpọrọ,+ na-apịakwa ha ihe n’ụlọ nzukọ dị iche iche; 20 mgbe a nọkwa na-awụfu ọbara Stivin+ bụ́ onye àmà gị, mụ onwe m guzokwa n’akụkụ na-enye nkwado+ ma na-eche uwe elu nke ndị na-egbu ya nche.’ 21 N’agbanyeghịkwa nke ahụ, ọ gwara m, sị, ‘Gawa, n’ihi na m ga-eziga gị ná mba ndị dị anya.’”+

22 Ha nọkwa na-ege ya ntị ruo mgbe o kwuru ihe a, ha wee tie mkpu, sị: “Wepụnụ nwoke dị otú a n’ụwa, n’ihi na o kwesịghị ịdị ndụ!”+ 23 Ebe ha nọkwa na-eti mkpu ma na-atụsasị uwe elu ha, na-ekpolikwa uzuzu elu,+ 24 ọchịagha ahụ nyere iwu ka a kpọbata ya n’ogige ndị agha ma kwuo na a ga-eji ịpịa ihe gbaa ya ajụjụ, ka ya wee mara n’ụzọ zuru ezu ihe mere ha ji na-eti mkpu+ megide ya n’ụzọ dị otú a. 25 Ma mgbe ha gbatịrị Pọl ka a pịa ya ụtarị, ọ gwara onyeisi ndị agha guzo n’ebe ahụ, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka unu pịa onye Rom+ nke a na-amaghị ikpe ihe?” 26 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ nụrụ ihe a, ọ gakwuuru ọchịagha ahụ, sị ya: “Gịnị ka ị chọrọ ime? Ị ma na nwoke a bụ onye Rom.” 27 Ya mere, ọchịagha ahụ bịakwutere ya, sị ya: “Gwa m, Ị̀ bụ onye Rom?”+ O wee sị: “Ee.” 28 Ọchịagha ahụ zara ya, sị: “Eji m ego buru ibu zụta ikike a nke ịbụ nwa amaala.” Pọl wee sị: “Ma m nwetara ikike a site n’ọmụmụ.”+

29 Ya mere, ozugbo ahụ, ndị ikom ahụ ndị chọrọ iji mmekpọ ọnụ gbaa ya ajụjụ si n’ebe ọ nọ pụọ; ọchịagha ahụ tụkwara egwu mgbe ọ chọpụtara na ọ bụ onye Rom+ nakwa na ya ekeworị ya agbụ.

30 Ya mere, n’echi ya, ebe ọ chọrọ ịmara kpọmkwem ihe mere ndị Juu ji na-ebo ya ebubo, ọ tọpụrụ ya ma nye ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum iwu ka ha zukọọ. O wee kpọdata Pọl ma mee ka o guzoro n’etiti ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya